Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

I. IHE EMERE 28:20

I. IHE EMERE 28:20 IGBOB

Devid we si Solomon nwa-ya, Di ike, nwe kwa ume, me ya: atula egwu, atu-kwa-la ujọ: n'ihi na Jehova Chineke, bú Chinekem, nọyere gi; Ọ gaghi-ara gi aka, Ọ gaghi-arapu kwa gi, rue mb͕e i jezuru ozi nile nke òfùfè ulo Jehova.