神祝福他们,又对他们说:“要繁衍增多,充满大地,并要制伏这地;也要管理海里的鱼、天空的飞鸟,以及在地上爬行的一切活物。”
Gụọ 创世记 1
Geere nke a ntị 创世记 1
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: 创世记 1:28
3 Ụbọchị
Onye ọbụla rụpụtara ihe nwere nzube o ji rụpụta nkà ọbụla. Chineke kere onye ọbụla maka atụmatụ na nzube pụrụ iche. Ihe mere e ji ebi ndụ bụ ịhụ na anyị n’ikpeazu na anyi mezuru nzube ya. Ihe ọmụmụ a na-achọ ikuzi isiokwu a n’ụzọ dị omimi.
Ma ị lụọla di maọbụ nwunye maọbụ na ị ka chọrọ ịlụ alụ, atụmatụ ịgụ akwụkwọ ụbọchị atọ a ga-enyere gị aka ịchọpụta ezigbo atụmatụ Chineke maka ofufe nrù ndụ niile nke di na nwunye. Mụta ka esi ele enyo ịhụnanya Jizọs nwere maka nwunye ya, bụ Nzukọ nsọ, site n'ịchọgharị isiokwu nke mmekọrịta, ịmụ nnwa, mkpọsa, ịdị ọcha na ihe ụtọ.
5 Ụbọchị
Nnyefe kpam kpam a na-arụtụ aka na mkpughe ikeke nke ntụzi aka enyere mmadụ na mbido okike. Ọdịda nke mmadụ butere nkewa n'ebe ikike a dị mana Kraịst bịara ka owechighaa ikeke nke ntụzi aka a.
7 Days
Are you just beginning in a new faith in Jesus Christ? Do you want to know more about Christianity but aren't sure what—or how—to ask? Then start here. Taken from the book "Start Here" by David Dwight and Nicole Unice.
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe offlaịnụ, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ihe ndị ọzọ!
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị