这全体会众也会知道:耶和华不是靠着刀剑和长矛施行拯救,战争的胜败在于耶和华。他必把你们交在我们手中!”
Gụọ 撒母耳记上 17
Geere nke a ntị 撒母耳记上 17
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: 撒母耳记上 17:47
3 Ụbọchị
Ndụ nke onye kwere ekwe abụghị naanị nke edobere maọbụ hazie ya kpamkpam mgbe ọ nabatachara Kraịst. N’agbanyeghị na anyị bụ nke Kraịst, anyị na-anọgide n’ụwa a (Jọn 17:16). Mmekọrịta anyị na ndị ụkpụrụ nke ụwa na-achị chọrọ ihe ga-ekewapụ anyị bụ́ nke ga-eme ka ndụ anyị n’ụwa na onye anyị bụ̀ na mmụọ hara ihe. Dịka ndị mmụọ, anyị ga-arụ etu kwesịrịnụ.
6 Ụbọchị
Chọpụta, site na ndụ Jeremaya na Devid, na ị dịghịzị na nwata ịmalite imezu nzube gị, jiri ihe i nwere jeere Chineke ozi, ebe ị nọ. Mụta ihe ikwado maka nzube gị pụtara, na-echebe ya pụọ n’aka ndị ga-ebibi ya, ma jikere ibi ndụ nwere nzube, nke na-enye Chineke otuto nke ga-agọzi ụwa.
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe offlaịnụ, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ihe ndị ọzọ!