Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

Ndị Rom 13:8

Ndị Rom 13:8 BIU

Kwụọnụ ụgwọ niile unu ji. Ka ụgwọ unu ga-ejide ndị mmadụ bụrụ ụgwọ ịhụ ha nʼanya. Nʼihi na mgbe ị na-ahụ ndị mmadụ nʼanya, ị na-emezu ihe niile iwu chọrọ.