Nwoke ahụ na-adịghị ekwu ọtụtụ okwu bụ onye maara ihe, onye mmụọ ya dịkwa jụụ bụ onye nwere nghọta.
Gụọ Ilu 17
Geere nke a ntị Ilu 17
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: Ilu 17:27
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe offlaịnụ, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ihe ndị ọzọ!