Mgbe unu na-ekpe ekpere, unu ekwula okwu nkwukwasị efu dị ka ndị na-amaghị Chineke na-eme. Ha chere na a ga-anụ ekpere ha nʼihi ọtụtụ okwu ha na-ekwu. Unu adịla ka ha. Chetanụ na tupu unu arịọ arịrịọ ọbụla, Nna unu bi nʼeluigwe maara ihe na-akpa unu. “Sinụ otu a na-ekpe ekpere: “ ‘Nna anyị nke bi nʼeluigwe, ka e doo aha gị nsọ.
Gụọ Matiu 6
Geere nke a ntị Matiu 6
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: Matiu 6:7-9
5 Days
You've made a decision to follow Jesus, now what? This plan isn't a comprehensive list of everything that comes with that decision, but it will help you take your first steps.
6 Days
In this Life.Church Bible Plan, six couples write about six wedding vows they never officially said at the altar. These vows of preparation, priority, pursuit, partnership, purity, and prayer are the vows that make marriages work long past the wedding. Whether you’re married or just thinking about it, it’s time to make the vow.
6 Ụbọchị
Chọpụta ụkpụrụ eji ewulite ndụ ekpere dị ike ma dị irè. Ekpere – iso Chineke na-akparịta ụka site n’onwe gị – bụ isi ihe na eweta mgbanwe dị mma na ndụ anyị na gburugburu anyị. Ewepụtara site n'akwụkwọ a, “Site n’ụwa a; Akwụkwọ ntuziaka Ndị Kraịst maka Uto na Nzube” nke David J. Swandt dere.
7 Days
Lent: a 40-day season of reflection and repentance. It’s a nice thought, but what does practicing Lent actually look like? Over the next 7 days, discover five spiritual habits you can start doing during Lent to help you prepare your heart for Resurrection Sunday—and beyond.
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe offlaịnụ, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ihe ndị ọzọ!
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị