Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

Aịzaya 37:16

Aịzaya 37:16 BIU

“O, ONYENWE ANYị, Onye pụrụ ime ihe niile, Chineke nke Izrel, onye ocheeze ya dị nʼetiti ndị cherubim, naanị gị bụ Chineke na-achị alaeze niile nke ụwa. Ọ bụkwa naanị gị kere eluigwe na ụwa.