Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

Aịzaya 31:2

Aịzaya 31:2 BIU

Ma ya onwe ya maara ihe, ọ pụrụ iweta ịla nʼiyi. Ọ dịkwaghị agbanwe okwu ya. Ọ ga-ebili megide ndị mba na-eme ihe ọjọọ; ha na ndị niile na-enyere ndị na-eme ajọ ihe aka.