Izikiel 34:15
Izikiel 34:15 BIU
Ọ bụ mụ onwe m ga-abụ onye ọzụzụ atụrụ nke atụrụ m niile. Aga m eme ka ha makpuru nʼudo, otu a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ ONYENWE ANYị kwupụtara.