Izikiel 21:26
Izikiel 21:26 BIU
ihe ndị a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ ONYENWE ANYị sịrị, yipụ okpueze gị, ya na akwa ị na-atụghị nʼisi. Ihe agaghị adịkwa dịka o si adị na mbụ. A ga-ebuli ndị dị ala, wedata ndị dị elu.