Assim, deu ordem para parar a carruagem. Então, Filipe e o eunuco desceram à água, e Filipe o batizou.
Gụọ Atos 8
Geere nke a ntị Atos 8
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: Atos 8:38
3 Ụbọchị
Ọmụmụ, ọnwụ, na mbilite n'ọnwụ Jizọs wetara ozi ọma ahụ. Ozi ọma a bụ ihe butere nzọpụta nke mmadụ. Ya mere, Onyenwe anyị na Onye Nzọpụta anyị bụ Jizọs ji nye ntụziaka ka onye ọbụla a zọpụtara bilie maka nzọpụta nke ndị ọzọ site n'ụzọ nzisa oziọma, nke bụ ikesà otu ozi ọma a nye ndị ọzọ azọpụtabeghị.
5 Ụbọchị
Atụmatụ ogugu maka ụbọchị ise a ga-enye gị amamihe na nkwuwa okwu iji kesaa Jizọs. Bụrụ ìhè n'ọchịchịrị!
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe offlaịnụ, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ihe ndị ọzọ!