Então, Filipe, começando com aquela passagem da Escritura, anunciou‑lhe as boas-novas de Jesus.
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: Atos 8:35
3 Ụbọchị
Ọmụmụ, ọnwụ, na mbilite n'ọnwụ Jizọs wetara ozi ọma ahụ. Ozi ọma a bụ ihe butere nzọpụta nke mmadụ. Ya mere, Onyenwe anyị na Onye Nzọpụta anyị bụ Jizọs ji nye ntụziaka ka onye ọbụla a zọpụtara bilie maka nzọpụta nke ndị ọzọ site n'ụzọ nzisa oziọma, nke bụ ikesà otu ozi ọma a nye ndị ọzọ azọpụtabeghị.
5 Ụbọchị
Atụmatụ ogugu maka ụbọchị ise a ga-enye gị amamihe na nkwuwa okwu iji kesaa Jizọs. Bụrụ ìhè n'ọchịchịrị!
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe offlaịnụ, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ihe ndị ọzọ!