1
EKLISIASTIS 10:10
Bible Nso
IGBOB
Ọ buru na ígwè anyua nkọ, ma onye ahu amughi iru-ya amu, ọ gētiye kwa ike kari: ma amam-ihe nāba urù ime ka ihe nāgazi agazi.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa EKLISIASTIS 10:10
2
EKLISIASTIS 10:4
Ọ buru na mọ nke onye nāchi achi ebilie imegide gi, arapula ọnọdu-gi; n'ihi na ime-nwayọ nēme ka nmehie uku di iche iche kwusi.
Nyochaa EKLISIASTIS 10:4
3
EKLISIASTIS 10:1
Ijiji nwuru anwu nēme ka manu onye nāsugwa manu-otite nke nēsì ísì utọ sìe ísì ọjọ, re kwa ure: otú a ka nzuzu ntà di arọ́ kari amam-ihe, kari kwa nsọpuru.
Nyochaa EKLISIASTIS 10:1
4
EKLISIASTIS 10:12
Okwu nile nke ọnu onye mara ihe di amara; ma eb͕ub͕ere-ọnu nke onye-nzuzu gēloda ya onwe-ya.
Nyochaa EKLISIASTIS 10:12
5
EKLISIASTIS 10:8
Onye nēgwu olulu, nime ya ka ọ gādabà; ọzọ, onye nētipú mb͕idi, agwọ gāta ya aru.
Nyochaa EKLISIASTIS 10:8
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị