1
Levitikọs 9:24
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
BIU
Ọkụ sitekwara nʼebe ONYENWE ANYị nọ daa, rechapụ aja nsure ọkụ ahụ, na abụba ahụ dị nʼebe ịchụ aja. Mgbe ndị Izrel hụrụ ya, ha tiri mkpu ọṅụ. Daa, kpuo ihu nʼala.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Levitikọs 9:24