1
Ndị Ikpe 5:31
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
BIU
“ONYENWE ANYị, biko, ka ndị iro gị niile si otu a laa nʼiyi. Ka ndị niile hụrụ gị nʼanya nwupụta ihe dịka anyanwụ mgbe o biliri nʼike.” E nwere izuike nʼala ahụ iri afọ anọ.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Ndị Ikpe 5:31
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị