1
Hosiya 13:4
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
BIU
“Ma mụ onwe m bụ ONYENWE ANYị na Chineke gị, siterịị nʼala Ijipt. Unu agaghị anabatara onwe unu Chineke ọzọ karịa m. Ọ dịghị Onye nzọpụta ọzọ dị karịa m.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Hosiya 13:4
2
Hosiya 13:14
“Aga m anapụta ha site nʼike nke Ala mmụọ. Aga m agbapụta ha site nʼọnwụ. Gị ọnwụ, olee ebe ajọọ ọrịa gị niile na-efe efe dị? Gị ala mmụọ, olee ebe ike ịla nʼiyi gị dị? “Agaghị m enwe ọmịiko ọbụla
Nyochaa Hosiya 13:14
3
Hosiya 13:6
Mgbe m nyere ha nri, ha rijukwara afọ. Mgbe afọ juru ha, ha bidoro ịkpa nganga, chefuo m.
Nyochaa Hosiya 13:6
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị