1
Emọs 5:24
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
BIU
Kama meenụ ka ikpe ziri ezi na-asọgharị dịka mmiri, ka ezi omume na-asọgharịbiga oke dịka iyi nke na-adịghị ata ata.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Emọs 5:24
2
Emọs 5:14
Chọsienụ ezi ihe ike, ọ bụghị ihe ọjọọ; ka unu dịrị ndụ. Mgbe ahụ ka ONYENWE ANYị Chineke, Onye pụrụ ime ihe niile ga-anọnyere unu, dịka unu si kwuo.
Nyochaa Emọs 5:14
3
Emọs 5:15
Kpọọnụ ihe ọjọọ asị, ma hụnụ ezi ihe nʼanya. Meenụ ka ikpe ziri ezi guzosie ike nʼụlọikpe unu. O nwere ike bụrụ na ONYENWE ANYị Chineke Onye pụrụ ime ihe niile ga-enwe amara nʼahụ ndị fọdụụrụ Josef.
Nyochaa Emọs 5:15
4
Emọs 5:4
Ihe ndị a bụ okwu ONYENWE ANYị na-agwa ụlọ Izrel, “Chọọnụ m, ka unu dịrị ndụ.
Nyochaa Emọs 5:4
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị