1
Ọrụ Ndị Ozi 18:10
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
BIU
Nʼihi na anọnyeere m gị. Ọ dịkwaghị onye ọbụla pụrụ imerụ gị ahụ. Enwekwara m ọtụtụ mmadụ nʼime obodo a.”
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Ọrụ Ndị Ozi 18:10
2
Ọrụ Ndị Ozi 18:9
Onyenwe anyị gwara Pọl nʼọhụ nʼotu abalị sị, “Atụla egwu, kwusie okwu ike, emechikwala ọnụ gị.
Nyochaa Ọrụ Ndị Ozi 18:9