← Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Atụmatụ Ihe Ọgụgụ Gasị Dị N’efu na Ihe Ofufe Gasị metụtara NKPUGHE 3:20

Ị Nwere Ekpere!
6 Ụbọchị
Chọpụta ụkpụrụ eji ewulite ndụ ekpere dị ike ma dị irè. Ekpere – iso Chineke na-akparịta ụka site n’onwe gị – bụ isi ihe na eweta mgbanwe dị mma na ndụ anyị na gburugburu anyị. Ewepụtara site n'akwụkwọ a, “Site n’ụwa a; Akwụkwọ ntuziaka Ndị Kraịst maka Uto na Nzube” nke David J. Swandt dere.