← Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Atụmatụ Ihe Ọgụgụ Gasị Dị N’efu na Ihe Ofufe Gasị metụtara ABÙ ỌMA 63:2

Ikwu Okwu N'enye Ndụ
Ụbọchị Isii
Okwu, okwu, okwu, okwu jupụtara n'ike! Okwu na-ewuli elu ma ọ bụ okwu na-akụda. Okwu na-enye ndụ ma ọ bụ okwu na-eweta ọnwụ. Nhọrọ bụ nke anyị. Ka anyị tụlee ihe ịrịba ama dị n'ike nke okwu ọnụ anyị.

Màlité Ọzọ
Ụbọchi Asaa
Afọ ọhụrụ. Ụbọchị ọhụrụ. Chineke kerè mgbanwe ndị a iji chetara anyị na Ọ bụ̀ Chineke nke Mmalite Ọhụrụ. Ọ bụrụ na Chineke nwerè ike ikwụpụtà ụwa ka ọ pụta ìhè, Ọ dị ike ikwuru ọchịchịrị nke dị n'ime ndụ gị okwu n'ezie, ná-ekepụtará gị mmalite ọhụrụ. Íhụ́ghí mmalite ọhụrụ gasị n'anya! Dị nnọọ ka ịgụ atụmatụ ihe ọgụgụ a. Nwee obi ụtọ ka ị n'agụ ya!