← Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Atụmatụ Ihe Ọgụgụ Gasị Dị N’efu na Ihe Ofufe Gasị metụtara ABÙ ỌMA 20:4

Afọ Ọhụrụ, Otu Chineke Ahụ
Ụbọchị Anọ
Afọ ọhụrụ abịala, ma búrú ka ibú, ihe mgbaru-ọsọ ọhụrụ na mkpebi ndị anyị chọrọ imezù. Ihe niile agbanweela n'ụwa; otu o sila dị, anyị nwerè Chineke n'adịghị agbanwe-agbanwe pụrụ inye anyị afọ agọziri agọzi. Soro m gụọ ihe ọgụgụ ụbọchị anọ a gá-enyeré anyị aka iji ebumnuche dị nzù malite afọ a.