← Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Atụmatụ Ihe Ọgụgụ Gasị Dị N’efu na Ihe Ofufe Gasị metụtara ILU 16

Ilu
Ụbọchị Iri Atọ Na Otu
Atụmatụ ihe ọgụgụ a ga-enyere gị aka ka ị gụọ otu isi akwụkwọ nke Ilu kwa ụbọchị. Akwụkwọ Ilu jupụtara na amamihe dịgidere ọgbọ kwa ọgbọ, ma ọ ga-eduru kwa gị gaa ụzọ ezi omume.

Ka Anyị Gụkọọ Akwụkwọ Nsọ Ọnụ (Maachị)
Ụbọchị Iri Atọ Na Otu
Akụkụ nke atọ nke usoro ihe ọgụgụ dị nkebi iri na abụọ, atụmatụ ihe ọgụgụ a n'eduru ọgbakọ gasị ka ha guzuo Akwụkwọ Nsọ ọnụ n'ụbọchị narị atọ na iri isii na ise. Kpọọ ndị ọzọ òkù ka ha soro gị gụọ ihe oge ọbụla ị malitere ọgụgụ otu akụkụ kwa ọnwa. Ihe usoro ọgụgụ a na-adị mma na Baịbụl gasị nwere ọdịyo—gee ha ntị n'ihe n'erughị minit iri abụọ kwa ụbọchị! Kwa nkeji nwere isi akwụkwọ gasị nke Agba Ọhụrụ na Agba Ochie, Abụ Ọma jupụtakwara ebe niile. Akụkụ nke atọ na-egosipụta Akwụkwọ Ọnụọgụgụ, Ilu, Ndị Rom, na Ndị Hibru.