← Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Atụmatụ Ihe Ọgụgụ Gasị Dị N’efu na Ihe Ofufe Gasị metụtara MATIU 7:11

Ụbọchị Isii Nke Aha Ndị Nke Chineke
Ụbọchị Isii
Site n'ọtụtụ aha Chineke, Ó kpụgheworó anyị ihe ndị dị iche iche nke àgwà Ya na ọdịdị Ya. Karia Nna, Ọkpara, na Mmụọ Nsọ, Akwụkwọ Nsọ nà-egọsi ihe karịrị iri asatọ bụ́ aha Chineke dị iche iche. E nyerè ebe a aha isii na ihe ha pụtarà iji nyere onye kwere ekwe aka ịbịarụkwu Otu Ezi Chineke nso. Ihe odide sitere na Nwee Ahụmahụ Nke Ike Aha Chineke: Ihe Òfùfè Na-Enye Ndụ, nke Dr. Tony Evans derè. Eugene, OR: Harvest House Publishers, 2017.