← Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Atụmatụ Ihe Ọgụgụ Gasị Dị N’efu na Ihe Ofufe Gasị metụtara MATIU 2:23

EKERESIMESI: Mmezù Atụmatụ Chineke Maka Nnapụta
Ụbọchị Iri Na Anọ
Chi ụgha ihe a kpọrọ mmadụ chepụtarà iji kọwaa chi ha maarà na ọ ghaghị ịdị, dị nnọọ ka ụmụ mmadụ mepụtarà ha. Ha bụ̀ chi ndị eji ife òfùfè na inye ihe rịọ ka ha legodi anyị anya. Mana Chi ahụ naanị Ya bụ̀ Ezi Chi ebula ụzọ malite wee na-achọ anyị––ịnapụta anyị wee kpọghachi anyị azụ na Onwe-Ya. Nke ahụ bụ akụkọ Ekeresimesi.