Atụmatụ Ihe Ọgụgụ Gasị Dị N’efu na Ihe Ofufe Gasị metụtara LUK 4

Ibu Ọnụ Ụbọchị Iri Abụọ Na Otu
Ụbọchị Iri Abụọ Na Otu
Malite afọ ọhụrụ gị n'ilekwasị anya na ọzụzụ ime mmụọ nke ibu ọnụ. Atụmatụ ihe ọgụgụ a gụnyere ọtụtụ akụkụ Akwụkwọ Nsọ gbasara ibu ọnụ na ndị ọzọ na-agba ume ime ntụgharị uche na ịbịaru Chineke nso. Site n'otu ụbọchị ruo nke iri abụọ na otu, ị ga n'enweta akụkụ Akwụkwọ Nsọ ị ga n'agụ kwa ụbọchị, obere ihe ọgụgụ nke òfùfè, ajụjụ gasị na-akpali ntụgharị uche, na ekpere ga-echebe gị ihu n'ihe bara uru. Maka ọdịnaya ndị ọzọ, lelee www.finds.life.church.

Oziọma nke Luk
24 Ụbọchị
Luk dere akụkọ zuru ezu, nke ndị hụrụ ihe merenụ banyere ndụ, ọnwụ, na mbilite n’ọnwụ Jisọs. Atụmatụ nke isiakwụkwọ a kwa ụbọchị na-enye ihe ndekọ atụkwasịrị obi, nke usoro iheomume nke ihe ndị mere, ma na-emekwa ka anyị mata Onye Nzọpụta nwere amara. Ọ bịara ịchọ ma zọpụta ndị furu efu, ọ na-akpọkwa anyị òkù maka ọrụ ebere ahụ. YouVersion mepụtara atụmatụ a.