← Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Atụmatụ Ihe Ọgụgụ Gasị Dị N’efu na Ihe Ofufe Gasị metụtara LUK 18:7

Iké Agwụ́lá Gị
Ụbọchị Asaa
Ọ̀ dịtụlá mgbe ike gwụrụ gị rinne ma ọ bụ gị yie onye emeriri emeri na ndụ nke na ịchọrọ ịhapụ nile wee kwụsị ịgba mbọ ọbụla na ndụ? Akwụkwọ Nsọ jupụtara na agbamume nke i ga-eji nọgidesie ike wee ka n'aga n'ihu! Atụmatụ ihe ọgụgụ a dị ụbọchị asaa ga-eme ka ume gị dị ọhụrụ maka njem dị gị n'ihu.

Ekpere
Ụbọchị Iri Abụọ Na Otu
Mụta ụzọ kachasị mma e si ekpe ekpere, site n'ekpere ndị kwere-ekwe na nke Jizọs n'onwe Ya kperè. Chọta agbamume iji ogologo ntachi obi na ndidi wee n'ebugara Chineke arịrịọ gị kwa ụbọchị. Chọpụta ma hụ ọmụmaatụ gasị nke ekpere n'enweghị uru dị na ha, nke ezi-omume-nke-onwe, tụnyere ekpere nke ndị dị ọcha n'obi kperè. Kpee ekpere n'esepụghị aka.