← Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Atụmatụ Ihe Ọgụgụ Gasị Dị N’efu na Ihe Ofufe Gasị metụtara JỌN 5:24

Mmesi Obi Ike
Ụbọchị Anọ
Chineke chọrọ̀ ka ị mara na A ZỌPỤTAWO gị nakwà na ị gà-aga eluigwe! Mmesi obi gị ike na nke a gà-eto site na izutè Chineke na ịtụgharị uche na Okwu Ya. Amaokwu ndị a n'esote, e burú ha n'isi, pụrụ inyere gị aka ịdaberè jụụ na Chineke n'ụbọchị gị niile. Mee ka ndụ gị gbanwee site n'iburu Akwụkwọ Nsọ n'isi! Maka usoro zuru okè ịgà eji wee buru Okwu Chineke n'isi, gaa na MemLok.com