← Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Atụmatụ Ihe Ọgụgụ Gasị Dị N’efu na Ihe Ofufe Gasị metụtara JỌN 10:10

Ańụlị
Ụbọchị Ise
Ọṅụ sò bụrụ akụkụ bụ́ isi nke okwukwe Ndị Kraịst. Ọṅụ gị nà-eto site na izutè Chineke na ịtụgharị uche n'Okwu Ya. Amaokwu ndị a ná-esonụ́, mgbe e burù ha n'isi, pụrụ inye aka mee ka ọṅụ jupụtakwuo ná ndụ gị! Kwe ka ndụ gị gbanwee site n'ibu Akwụkwọ Nsọ n'isi

Ịge Chineke Ntị
Ụbọchị 7
Amy Groeschel derè Atụmatụ Ihe Ọgụgụ Nke Akwụkwọ Nsọ a dị ụbọchị asaa n'olileanya na ịgà ewere ya ka okwu ndị sitere kpọmkwem n'obi Nna Anyị Chineke rute na obi nke gị. Ekpere ya bụ na atụmatụ ihe ọgụgụ a gà-akụziri gị ka ịgà esi gbanahụ mkpọtụ ndị ahụ na-arafù wee kpọté gị ka ilekwasị anya na uche n'olu Ya.