← Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Atụmatụ Ihe Ọgụgụ Gasị Dị N’efu na Ihe Ofufe Gasị metụtara JENESIS 2:3

Ụbọchị Izu Ike - Ibi Ndụ Dịka Usoro Chineke Si Chọọ
Ụbọchị Asatọ
Izu Ụka nke Ekpere nke ndị Evangelical Alliance (WOP) bụ atụmatụ ozurù ụwa ọnụ mana karịsịa na mbà Europe jírí akụrụngwa European Evangelical Alliance wetarà. WOP 2022 n'ewere ọnọdụ n'okpuru isi okwu bụ́ "Ụbọchị Izu ike". N'ụbọchị asatọ n'aga n'ihu a n'akpọ ndị n'agụ ihe a òkù ka ha lekwasị anya n'otu akụkụ nke Ụbọchị Izu Ike: Ihe mmadụ bụ̀ n'ezie, nye ihe, izu ike, obi ebere, ncheta, ọñụ, mgbasapụ-aka, na olileanya. Ekpere anyị bụ ka atụmatụ ihe ọgụgụ a nyere gị aka ịchọta ndụ (ọzọ) dịka Chineke si chọọ!