Atụmatụ Ihe Ọgụgụ Gasị Dị N’efu na Ihe Ofufe Gasị metụtara EKLISIASTIS 4:11

Nkwa Ahụ
Ubọchị 6
N'ime Atụmatụ Ihe Ọgụgụ Nke Akwụkwọ Nsọ a ndị Life.Church nyerè, di na nwunye isii n'èdé maka nkwa agbamakwụkwọ isii nke ha n'ekwughị mgbe ha guzo n'ihu ebe nchụàjà. Nkwa ndị a nke nkwadebe, ihe kacha mkpa, nchụso, nrụkọ-ọrụ, ịdị ọcha na ikpe ekpere bụ̀ nkwa n'eme ka alụmdi na nwunye rụọ ọrụ ogologo oge gafere ụbọchị agbamakwụkwọ. Ma ị lụrụ̀ di ma ọ bụ nwunye ma ọ bụ ịna eche maka ya, oge eruola ime nkwa ahụ.

Bie Ndụ nke jupụtara ná Nzube!
7 Ụbọchị
Ibi ndụ ọñụ, nke jupụtara n'nzube dabere na mmekọrịta, ịhụnanya na okwukwe. Ọ bụrụ na ị ka chọrọ idoanya karịa na atụmatụ Chineke maka ndụ gị, tinye atụmatụ a iji nyere aka lekwasị anya na nchụso gị na nchọta gị. Ewepụtara site n'akwụkwọ a, “Site n’ụwa a; Akwụkwọ ntuziaka Ndị Kraịst maka Uto na Nzube” nke David J. Swandt dere.