← Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Atụmatụ Ihe Ọgụgụ Gasị Dị N’efu na Ihe Ofufe Gasị metụtara DANIEL 3:19

Obi Isi Ike
Otu Izu
Mụta ihe Akwụkwọ Nsọ kwuru gbasara atụghị ụjọ na obi isi ike. Atụmatụ ọgụgụ “obi isi ike” nà-agba ndị kwere ekwe ume site n'ichetarà ha ndị ha bụ n'ime Kraịst ma n'ime alaeze Chineke. Mgbe anyị bụ nke Chineke, anyị dị nnwere onwe ịbịakwute Ya n'enweghị ogbachi ọbụla. Gụgharịa--ma ọ bụ ikekwe nke mbụ--mmesi obi ike na ọnọdụ gị n'ime ezi na ụlọ Chineke dị nchebe.