Atụmatụ Ihe Ọgụgụ Gasị Dị N’efu na Ihe Ofufe Gasị metụtara ỌLU NDI-OZI 16:26

Ndị Filipaị
Ụbọchị Ise
Ọ bụrụ na ị nọ ọdụ n'ụlọ mkpọrọ--ebe oké itirì gbara--ma ịnọ n'ime ebe dị otú ahụ n'ihi na e boro gị ebubo mpụ ị n'emeghị, gịnị ka ị ga-akọ na akwụkwọ ozi ịga e zitere ndị enyi gị? Akwụkwọ ozi Pọl degaara ndị ụka Filipaị na-ekpughe mmadụ jupụtara n'ọṅụ--ọbụna na ọ nọ ọdụ n'ụlọ mkpọrọ ndị Rom. Akwụkwọ Filipaị bụ akwụkwọ nke ịdị nnukwu ike n'obi na inwe ọṅụ ọbụna mgbe a n'agabiga ọnwụnwa siri ike. Soro Kris Langham mee njem eduziri eduzi n'ime akwụkwọ Filipaị.

Afọ Atúmanya Gị Mezurù: Ụbọchị Ise Nke Inweta Mkpali Iji Malite Afọ Ọhụrụ Gị N'ụzọ Dị Ike
Ụbọchị Ise
Afọ ọhụrụ pụrụ ịbụ afọ ị nwetara ihe ndị ahụ ị n'atụ anya ya. Ihe ndị ahụ i n'atụ anya ha nọ n'akụkụ nke ihe mgbochi ma ọ bụ nsogbu ahụ i cherè ihu afọ gara aga. Afọ a pụrụ ịbụ afọ ị ga-enweta ezigbo ihe oma ahụ ị tụrụ anya kemgbe maka ndụ gị. Atụmatụ ihe ọgụgụ a ga-ekekọritara gị mgbamume na mkpali nke ime mmụọ dị mkpa ka ị nweta iji nwee afọ kachasị dị nma i nweturulà.