Atụmatụ Ihe Ọgụgụ Gasị Dị N’efu na Ihe Ofufe Gasị metụtara I. SAMUEL 13:14

Agụụ
4 Ụbọchị
Atụmatụ maka ụbọchị anọ a na-enyocha etú agụụ na-agụ anyị ịmata Chineke ma mee kà amata Ya, sì àkpali anyị n’ime nzube Ya maka ndụ anyị. Chọpụta ihe mere Devid ji bụrụ nwoke na-eso obi Chineke - na etu gị onwe gị ga-esi ebi ndụ na-enwe mmasị n'ebe Chineke nọ, na-egori mmekọrịta gị na Jizọs, na-atụkwasị ya obi ka o gboo mkpa gị. YouVersion chepụtara atụmatụ a.

Enwere M Ike Ịmeri Mmehie na Ọnwụnwa N'Ezie?
Ụbọchị Ise
Ị̀ jụtụlá onwe gị sị, “Gịnị merè m ka ji na-agba mgba megide mmehie ahụ?” Ọbụna Pọl onyeozi kwuru nnọọ ná Ndị Rom 7:15, sị: “Anaghị m eme ihe m chọrọ, kama ana m eme kpọmkwem ihe m kpọrọ asị.” Olee otú anyị gà-esi kwụsị mmehie ka ọ hàrá ịkwụsị ndụ ime mmụọ anyị? Ọ gà-ekwekwadí omume? Ka anyị tụlee mmehie, ọnwụnwa, Ekwensu, na n'ime obi ekele, ịhụnanya Chineke.

Ígwè Na-Anụcha Ígwè: Life-to-Life® Ndụzi N'ime Agba Ochie
Ụbọchị Ise
Ọ̀ na-agụsi gị agụụ ike "imeta ndị n'eso ụzọ n'emeta ndị n'eso ụzọ," ga-eso iwu Jizọs ná Nnukwu-Nzipụ-Ozi Ahụ (Matiu 28:18-20)? Ọ bụrụ otú ahụ, ọ ga-abụ na ị chọpụtala na ọ ga-esi ike ịchọta ndị guzoro na kwụ chịm a pụrụ ilekwasị anya maka usoro a. Olee ihe atụ nke onye ị pụrụ iso? Olee otú imeta ndị n'eso ụzọ n'adị ná ndụ kwa ụbọchị? Ka anyị leba anya n’ime Agba Ochie ka anyị hụ ka ndị nwoke na ndị nwaanyị ise si zụlite ndị ọzọ, Life-to-Life®.